Onicha Ado Dialect
Onicha Ado Dialect
Blended Learning and Study Center
Learn the Onicha Ado Dialect of the Igbo Language
Nnọchionwe (Reflexive Pronoun)
Nnọchionwe bụ nnọchiafa maka onwe onye. Ọ bụ nnọchiafa nke na-alụ onye kwulu’e aka. This is a pronoun that refers back to the subject. Examples are myself, yourself, etc. Nnochionwe ndị anyị nwelu bụ ndị a.: Onwe m, onwe mụ, onwe eị, onwe ie, onwe anyị, onwe unu, onwe fa. Mana abịazịa na nnọchionwe ndị a, e nwelu nnọchionwe onye nke mbụ, onye nke ịbụa na onye nke ịtọ. Enwekwoazị nke ofu onye na nke ndị rilunne. Coming to this type of pronoun, we have different forms for the first person, second person and the third person. We also have singular and plural forms available on https://onichadialect.blendedlearningcenter.com/ Ka e meesia. Bye till next time.
Mar 1, 2023
5 min
Video
ONU OGUGU N’ ONICHA (COUNTING NUMBERS IN ONICHA DIALECT)
ỌNỤ ỌGỤGỤ ONỊCHA Ekene m na-agalụ onye ọ bụna ma nwoke ma nwanyị , ma ụmụaka na ndị okenye. Ekene m unu. Greetings to everyone, my greeting goes to everyone, both men and women. both young and old. Welcome to our platform. Ka anyị sụba Onicha Na nke tata anyị ji okwu dị mkpa n’ubosi nine wee bịa : Kedụ okwu afụ bụ okwu balụ ulu anyị ji wee bịa ? OKWU AFỤ BỤ ỌNỤ ỌGỤGỤ ONICHA. Today’s topic is very important and very essential in our daily activities. What is this essential topic? This is COUNTING We are going to count at least 1 – 30 then I will explain others. Let us count. (To access the transcript on the numbers, please go to https://onichadialect.blendedlearningcenter.com/
Feb 27, 2023
5 min
Video
Ngwa (Action Words)
Ngwa bụ ife na-eme eme, ife na-eme eme n’okwu ekwulu ekwu. Ngwa bụ okwu afụ na-agwa anyị ife na-eme n’okwu ọbụna ekwulu. Okwu ọbụna ekwulu ma ngwa adịrọ na’a, okwu afụ ada enwe isi, ya bụ ọ da enwe nwota. The verb is an action word( a doing word) in every sentence one makes. Any sentence without a verb is meaningless.
Jan 20, 2023
4 min
Ulu Ọjị Balụ (Ọjị)
Hello once again I have an interesting topic, the topic of today is ‘Kolanut.’ Èkènē m kwọ unu ọ́zọ̀, eji m ife dị m̀kpà wee bata, ife dị mkpà afụ m ji wee bata, bụ́ ife dị ézigbọ̀ mkpà n’anị Ọnịcha. Ife àkpọ́lū ‘a bụ ójí. Kola nut in English. Gịnị bụ ọjị? Ọjị bụ mkpụlụ osisi, osisi na amị. What is Kolanut? Kolanut is a fruit from a tree, which means that it is a tree that bears kolanut. Kedu ife ejizi ya bụ ọjị eme? Ife eji ọjị eme erika, Ọjị bụ mkpụlụ osisi na-enu ịṅụ, (kola is better when tasted but very important in Onitsha culture.) For more on this topic, please get the full lecture video, activities, and workbook at https://onichadialect.blendedlearningcenter.com/
Jan 3, 2023
5 min
GREETINGS AT DIFFERENT TIMES OF THE DAY AND AT DIFFERENT OCCASIONS
GREETINGS AT DIFFERENT TIMES OF THE DAY AND AT DIFFERENT OCCASIONS is a short clip of the introduction to the video lecture available at https://onichadialect.blendedlearningcenter.com/
Dec 26, 2022
4 min
What to say when you visit someone's house
Ife I ga-eme ma I jee be mmadu.  What to say when you visit someone's house, and you are seeking attention or announcing your arrival when there is nobody outside to welcome you/attend to you You can say any or all of the following:  Kedu ndi nwe uno?  Mmadu anokwo n'uno?  O nwelu onye n’unso?  Daalu kwonu, kedu ndi nwe uno?
Dec 18, 2022
2 min
Welcome
Onicha Language is a beautiful language. It is the language spoken by the Onitsha people. It is a unique language. Every Onitsha indigene is proud of her culture and heritage. Thank you for joining me in the process of learning Onicha language. Through this podcast, you will learn to speak Onicha Language and know the culture of Onitsha. Really, this will be fun and interesting! So endeavor to subscribe to the podcast to get notified of every new episode. Thanks.
Nov 19, 2022
1 min