Onicha Ado Dialect
Onicha Ado Dialect
Blended Learning and Study Center
Mar 1, 2023 · 5 min

Nnọchionwe (Reflexive Pronoun)

MP3Watch video
Nnọchionwe bụ nnọchiafa maka onwe onye. Ọ bụ nnọchiafa nke na-alụ onye kwulu’e aka.
This is a pronoun that refers back to the subject. Examples are myself, yourself, etc.
Nnochionwe ndị anyị nwelu bụ ndị a.: Onwe m, onwe mụ, onwe eị, onwe ie, onwe anyị, onwe unu, onwe fa.
Mana abịazịa na nnọchionwe ndị a, e nwelu nnọchionwe onye nke mbụ, onye nke ịbụa na onye nke ịtọ. Enwekwoazị nke ofu onye na nke ndị rilunne.
Coming to this type of pronoun, we have different forms for the first person, second person and the third person. We also have singular and plural forms available on https://onichadialect.blendedlearningcenter.com/
Ka e meesia.
Bye till next time.

Episodes play from the podcast's own servers, unmodified. Not affiliated with Podbay.