
ONU OGUGU N’ ONICHA (COUNTING NUMBERS IN ONICHA DIALECT)
ỌNỤ ỌGỤGỤ ONỊCHA
Ekene m na-agalụ onye ọ bụna ma nwoke ma nwanyị , ma ụmụaka na ndị okenye. Ekene m unu.
Greetings to everyone, my greeting goes to everyone, both men and women. both young and old. Welcome to our platform.
Ka anyị sụba Onicha
Na nke tata anyị ji okwu dị mkpa n’ubosi nine wee bịa : Kedụ okwu afụ bụ okwu balụ ulu anyị ji wee bịa ? OKWU AFỤ BỤ ỌNỤ ỌGỤGỤ ONICHA.
Today’s topic is very important and very essential in our daily activities. What is this essential topic?
This is COUNTING We are going to count at least 1 – 30 then I will explain others. Let us count. (To access the transcript on the numbers, please go to https://onichadialect.blendedlearningcenter.com/
Episodes play from the podcast's own servers, unmodified. Not affiliated with Podbay.
